9 Absalọm mechara gbaba ebe ndị na-ejere Devid ozi nọ. Mgbe ọ hụrụ ha, ya agbaa ọsọ. Ka ọ gba jakị na-aga, jakị ahụ agbaba n’okpuru nnukwu osisi gbara agba nke alaka ya tụhịkọtara atụhịkọta. Isi Absalọm ekonye ná nnukwu osisi ahụ. Jakị ahụ ọ gba agbara na-aga, yanwa ekoro n’elu.