12 Ma nwoke ahụ sịrị Joab: “Ọ bụrụgodị na e nye m otu puku (1,000) mkpụrụ ego ọlaọcha, agaghị m akpa nwa eze aka, n’ihi na anyị nụrụ mgbe eze nyere gị na Abishaị na Ịtaị iwu, sị, ‘Kpacharanụ anya ka a ghara inwe onye ga-emerụ Absalọm nwa m nwoke ahụ́.’+