2 Samuel 18:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha buuru Absalọm tụba ná nnukwu olulu dị n’oké ọhịa ahụ, tụkọjuokwa nkume n’elu ya.+ Ma ndị Izrel ndị nke ọzọ niile gbalara n’ụlọ ha.
17 Ha buuru Absalọm tụba ná nnukwu olulu dị n’oké ọhịa ahụ, tụkọjuokwa nkume n’elu ya.+ Ma ndị Izrel ndị nke ọzọ niile gbalara n’ụlọ ha.