2 Samuel 18:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Devid nọkwa ọdụ n’agbata ọnụ ụzọ ámá dị n’ime na nke dị ná mpụta obodo ọ nọ.+ Onye nche+ arịgoro n’elu ụlọ nke ọnụ ụzọ ámá dị na mgbidi, lepụ anya, hụ otu nwoke naanị ya ji ọsọ na-abịa.
24 Devid nọkwa ọdụ n’agbata ọnụ ụzọ ámá dị n’ime na nke dị ná mpụta obodo ọ nọ.+ Onye nche+ arịgoro n’elu ụlọ nke ọnụ ụzọ ámá dị na mgbidi, lepụ anya, hụ otu nwoke naanị ya ji ọsọ na-abịa.