-
2 Samuel 18:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 onye nche ahụ hụrụ nwoke ọzọ ji ọsọ na-abịa. Onye nche ahụ wee kpọọ onye nche ọnụ ụzọ ámá, sị: “Nwoke ọzọ ji ọsọ na-abịa naanị ya!” Eze asị: “Onye nke a nwekwara ihe ọ na-abịa ịkọ.”
-