2 Samuel 18:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Onye nche ahụ asị: “Ụkwụ ọsọ onye nke mbụ dị m ka ụkwụ ọsọ Ahimaz+ nwa Zedọk.” Eze asị: “Ọ bụ ezigbo mmadụ. O ji ozi ọma na-abịa.”
27 Onye nche ahụ asị: “Ụkwụ ọsọ onye nke mbụ dị m ka ụkwụ ọsọ Ahimaz+ nwa Zedọk.” Eze asị: “Ọ bụ ezigbo mmadụ. O ji ozi ọma na-abịa.”