2 Samuel 18:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma eze jụrụ onye Kush ahụ, sị: “Absalọm nwa m nwoke ọ̀ dịkwa mma?” Onye Kush ahụ asị: “Ka ndị iro onyenwe m eze na ndị niile nupụụrụ gị isi, ndị na-achọ imerụ gị ahụ́, dịrị ka nwa okorobịa ahụ.”+
32 Ma eze jụrụ onye Kush ahụ, sị: “Absalọm nwa m nwoke ọ̀ dịkwa mma?” Onye Kush ahụ asị: “Ka ndị iro onyenwe m eze na ndị niile nupụụrụ gị isi, ndị na-achọ imerụ gị ahụ́, dịrị ka nwa okorobịa ahụ.”+