2 Samuel 18:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ihe a wutere eze, ya agbagoo n’ọnụ ụlọ dị n’elu ụlọ ọnụ ụzọ ámá na-ebe ákwá. Ọ nọkwa na-agagharị, na-asị: “Absalọm nwa m, nwa m, Absalọm nwa m! Ọ gaara akara m mma ma a sị na ọ bụ m nwụrụ kama gịnwa ga-anwụ, Absalọm nwa m, nwa m!”+
33 Ihe a wutere eze, ya agbagoo n’ọnụ ụlọ dị n’elu ụlọ ọnụ ụzọ ámá na-ebe ákwá. Ọ nọkwa na-agagharị, na-asị: “Absalọm nwa m, nwa m, Absalọm nwa m! Ọ gaara akara m mma ma a sị na ọ bụ m nwụrụ kama gịnwa ga-anwụ, Absalọm nwa m, nwa m!”+