-
2 Samuel 19:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ị hụrụ ndị kpọrọ gị asị n’anya, kpọọkwa ndị hụrụ gị n’anya asị. I meela ka o doo anya taa na ndị i mere ndị isi nakwa ndị na-ejere gị ozi abaraghị gị uru ọ bụla, n’ihi na m ma na obi gaara adị gị mma ma a sị na Absalọm dị ndụ taa, anyịnwa anwụchaa.
-