2 Samuel 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ebo niile n’Izrel nọ na-eserịta okwu, na-asị: “Eze napụtara anyị n’aka ndị iro anyị.+ Ọ napụtara anyị n’aka ndị Filistia. Ma ugbu a, ọ gbapụla n’ala a n’ihi Absalọm.+
9 Ebo niile n’Izrel nọ na-eserịta okwu, na-asị: “Eze napụtara anyị n’aka ndị iro anyị.+ Ọ napụtara anyị n’aka ndị Filistia. Ma ugbu a, ọ gbapụla n’ala a n’ihi Absalọm.+