2 Samuel 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Eze Devid ziri Zedọk+ na Abayata+ bụ́ ndị nchụàjà ozi, sị: “Gwanụ ndị okenye Juda,+ sị, ‘Ebo ndị ọzọ niile n’Izrel eziela eze ka ọ lọta n’ụlọ ya. Gịnị mere ununwa ga-eji bụrụ ndị ikpeazụ ga-ezi eze ka ọ lọta n’ụlọ ya?
11 Eze Devid ziri Zedọk+ na Abayata+ bụ́ ndị nchụàjà ozi, sị: “Gwanụ ndị okenye Juda,+ sị, ‘Ebo ndị ọzọ niile n’Izrel eziela eze ka ọ lọta n’ụlọ ya. Gịnị mere ununwa ga-eji bụrụ ndị ikpeazụ ga-ezi eze ka ọ lọta n’ụlọ ya?