2 Samuel 19:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Gwakwanụ Amesa,+ sị, ‘Ọ̀ bụ na mụ na gị abụghị otu ọbara? Ka Chineke taa m ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike ma ọ bụrụ na mụ emeghị gị onyeisi ndị agha m ka ị nọchie Joab si ugbu a gawa.’”+
13 Gwakwanụ Amesa,+ sị, ‘Ọ̀ bụ na mụ na gị abụghị otu ọbara? Ka Chineke taa m ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike ma ọ bụrụ na mụ emeghị gị onyeisi ndị agha m ka ị nọchie Joab si ugbu a gawa.’”+