2 Samuel 19:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Eze wee lawa. Mgbe o ruru n’Osimiri Jọdan, ndị ebo Juda bịara na Gilgal+ ka ha zute ya nakwa ka ha duru ya gafee Osimiri Jọdan.
15 Eze wee lawa. Mgbe o ruru n’Osimiri Jọdan, ndị ebo Juda bịara na Gilgal+ ka ha zute ya nakwa ka ha duru ya gafee Osimiri Jọdan.