2 Samuel 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Shimiaị+ nwa Gira, onye Bahurim dị n’ebo Benjamin, mere ngwa ngwa soro ndị Juda gaa izute Eze Devid.
16 Shimiaị+ nwa Gira, onye Bahurim dị n’ebo Benjamin, mere ngwa ngwa soro ndị Juda gaa izute Eze Devid.