2 Samuel 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Otu puku (1,000) ụmụ nwoke, ndị si n’ebo Benjamin, sokwa ya. Zaịba+ onye na-ejere ndị ezinụlọ Sọl ozi na ụmụ ya ndị nwoke iri na ise, na mmadụ iri abụọ na-ejere ya ozi, emeelarị ọsọ ọsọ buru eze ụzọ ruo n’Osimiri Jọdan.
17 Otu puku (1,000) ụmụ nwoke, ndị si n’ebo Benjamin, sokwa ya. Zaịba+ onye na-ejere ndị ezinụlọ Sọl ozi na ụmụ ya ndị nwoke iri na ise, na mmadụ iri abụọ na-ejere ya ozi, emeelarị ọsọ ọsọ buru eze ụzọ ruo n’Osimiri Jọdan.