2 Samuel 19:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma Devid sịrị: “Olee otú ihe a si gbasa unu, ụmụ Zeruya,+ nke mere unu ji achọ taa ka e mee ihe m na-achọghị? È kwesịrị igbu onye ọ bụla taa n’Izrel? Ọ̀ bụ na mụ abụrụghachibeghị eze Izrel taa?”
22 Ma Devid sịrị: “Olee otú ihe a si gbasa unu, ụmụ Zeruya,+ nke mere unu ji achọ taa ka e mee ihe m na-achọghị? È kwesịrị igbu onye ọ bụla taa n’Izrel? Ọ̀ bụ na mụ abụrụghachibeghị eze Izrel taa?”