2 Samuel 19:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mefiboshet+ nwa nwa Sọl bịakwara izute eze. Malite ụbọchị eze pụrụ ruokwa ụbọchị ọ lọtara n’udo, Mefiboshet asaghị ụkwụ ya. Ọ kpụghịkwa afụ ọnụ ya. Ọ saghịkwa uwe ya mmiri.
24 Mefiboshet+ nwa nwa Sọl bịakwara izute eze. Malite ụbọchị eze pụrụ ruokwa ụbọchị ọ lọtara n’udo, Mefiboshet asaghị ụkwụ ya. Ọ kpụghịkwa afụ ọnụ ya. Ọ saghịkwa uwe ya mmiri.