2 Samuel 19:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ya asị: “Onyenwe m eze, ị manụ na ohu gị dara ngwọrọ.+ M gwara onye na-ejere m ozi ka o dokwasịrị m ihe m ji anọkwasị n’elu jakị m ka m gbara ya soro eze gbapụ. Ma ọ ghọgburu m.+
26 Ya asị: “Onyenwe m eze, ị manụ na ohu gị dara ngwọrọ.+ M gwara onye na-ejere m ozi ka o dokwasịrị m ihe m ji anọkwasị n’elu jakị m ka m gbara ya soro eze gbapụ. Ma ọ ghọgburu m.+