2 Samuel 19:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ọ bịara n’ihu gị onyenwe m eze, ghagide mụnwa bụ́ ohu gị ụgha.+ Ma, onyenwe m eze dị ka mmụọ ozi nke ezi Chineke. N’ihi ya, mee ihe dị mma n’anya gị.
27 Ọ bịara n’ihu gị onyenwe m eze, ghagide mụnwa bụ́ ohu gị ụgha.+ Ma, onyenwe m eze dị ka mmụọ ozi nke ezi Chineke. N’ihi ya, mee ihe dị mma n’anya gị.