2 Samuel 19:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Gịnwa bụ́ onyenwe m eze gaara egbu mmadụ niile nọ n’ezinụlọ nna m ma a sị na ị chọrọ. Ma, ị kpọtara ohu gị ka m soro ná ndị gị na ha na-erikọ nri.+ Oleezi ihe mere m ga-eji rịọ eze ka o meere m ihe ọzọ?”
28 Gịnwa bụ́ onyenwe m eze gaara egbu mmadụ niile nọ n’ezinụlọ nna m ma a sị na ị chọrọ. Ma, ị kpọtara ohu gị ka m soro ná ndị gị na ha na-erikọ nri.+ Oleezi ihe mere m ga-eji rịọ eze ka o meere m ihe ọzọ?”