2 Samuel 19:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Bazilaị emeela ezigbo agadi. Ọ dị afọ iri asatọ. Ọ bụkwa ya nọ na-enye eze nri mgbe ọ nọ na Mahaneyim,+ n’ihi na ọ bara ezigbo ọgaranya. 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:32 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2018, p. 9
32 Bazilaị emeela ezigbo agadi. Ọ dị afọ iri asatọ. Ọ bụkwa ya nọ na-enye eze nri mgbe ọ nọ na Mahaneyim,+ n’ihi na ọ bara ezigbo ọgaranya.