35 Adị m afọ iri asatọ taa.+ M̀ ga-amatali ihe bụ́ ihe ọma na ihe bụ́ ihe ọjọọ? Mụnwa, bụ́ ohu gị, m̀ ka nwere ike ịma otú ihe m riri na ihe m ṅụrụ si atọ? M̀ ka ga-anụli olu ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-abụ abụ?+ Gịnịzi mere ohu gị ga-eji mee ka ibu onyenwe m eze bu hikwuo nne?