2 Samuel 19:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ndị Izrel niile mechakwara bịakwute eze, jụọ ya, sị: “Gịnị mere ụmụnne anyị ndị Juda ji bịa na nzuzo duru Eze Devid na ezinụlọ ya na ndị niile na-ejere ya ozi gafee Osimiri Jọdan?”+
41 Ndị Izrel niile mechakwara bịakwute eze, jụọ ya, sị: “Gịnị mere ụmụnne anyị ndị Juda ji bịa na nzuzo duru Eze Devid na ezinụlọ ya na ndị niile na-ejere ya ozi gafee Osimiri Jọdan?”+