2 Samuel 19:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ndị Juda niile asị ndị Izrel ndị ọzọ: “Ọ bụ n’ihi na eze bụ onye ikwu anyị.+ Oleekwanụ ihe unu na-ewere iwe n’ihe a? Ò nweela ihe si n’akpa eze anyị riri? Ka è nyere anyị onyinye maka ya?”
42 Ndị Juda niile asị ndị Izrel ndị ọzọ: “Ọ bụ n’ihi na eze bụ onye ikwu anyị.+ Oleekwanụ ihe unu na-ewere iwe n’ihe a? Ò nweela ihe si n’akpa eze anyị riri? Ka è nyere anyị onyinye maka ya?”