-
2 Samuel 19:43Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
43 Ma, ndị Izrel ndị ọzọ sịrị ndị Juda: “Anyị dị ebo iri. N’ihi ya, anyị ka unu nwere Devid. Gịnịzi mere unu ji lelịa anyị anya? Ọ bụ anyị kwesịrị ịbụ ndị mbụ ga-aga kpọlata eze anyị.” Ma ọnụ ndị Juda bịara karịa nke ndị Izrel ndị ọzọ.
-