2 Samuel 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma e nwere otu nwoke, bụ́ onye isi ike, aha ya bụ Shiba.+ Ọ bụ nwa Bikraị, onye ebo Benjamin. Ọ fụrụ opi,+ sị: “O nweghị ihe jikọrọ anyị na Devid. O nweghịkwa ihe nwa Jesi+ anyị ga-eketa. Ndị Izrel, onye ọ bụla gaa fewe chi ya!”*+
20 Ma e nwere otu nwoke, bụ́ onye isi ike, aha ya bụ Shiba.+ Ọ bụ nwa Bikraị, onye ebo Benjamin. Ọ fụrụ opi,+ sị: “O nweghị ihe jikọrọ anyị na Devid. O nweghịkwa ihe nwa Jesi+ anyị ga-eketa. Ndị Izrel, onye ọ bụla gaa fewe chi ya!”*+