2 Samuel 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị Izrel niile wee kwụsị iso Devid ma sowe Shiba nwa Bikraị.+ Ma, ndị Juda ahapụghị eze ha. Ha sooro ya malite n’Osimiri Jọdan ruo Jeruselem.+
2 Ndị Izrel niile wee kwụsị iso Devid ma sowe Shiba nwa Bikraị.+ Ma, ndị Juda ahapụghị eze ha. Ha sooro ya malite n’Osimiri Jọdan ruo Jeruselem.+