2 Samuel 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, ndị agha Joab,+ ndị Keretaịt, ndị Peletaịt,*+ na ndị dike niile chụwara ya. Ha si na Jeruselem pụọ, chụrụ Shiba nwa Bikraị gawa.
7 N’ihi ya, ndị agha Joab,+ ndị Keretaịt, ndị Peletaịt,*+ na ndị dike niile chụwara ya. Ha si na Jeruselem pụọ, chụrụ Shiba nwa Bikraị gawa.