2 Samuel 20:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe ha nọ nso ná nnukwu nkume dị na Gibiọn,+ Amesa+ bịakwutere ha ebe ahụ. Ma Joab yi uwe agha ya. O kekwara mma agha nke dị n’ọbọ ya n’úkwù. Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, mma ahụ dapụtara n’ọbọ ya.
8 Mgbe ha nọ nso ná nnukwu nkume dị na Gibiọn,+ Amesa+ bịakwutere ha ebe ahụ. Ma Joab yi uwe agha ya. O kekwara mma agha nke dị n’ọbọ ya n’úkwù. Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, mma ahụ dapụtara n’ọbọ ya.