-
2 Samuel 20:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Joab wee jụọ Amesa, sị: “Nwanne m, ị̀ dịkwa mma?” Joab bịakwara jiri aka nri ya jide Amesa n’afụ ọnụ ka à ga-asị na ọ chọrọ isusu ya ọnụ.
-