2 Samuel 20:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma anya Amesa adịghị ná mma agha Joab ji n’aka. Joab wee were ya maa ya n’afọ,+ eriri afọ ya awụpụtasịa n’ala. Ọ maghịzi ya ọzọ. Otu nke ahụ ọ mara ya gburu ya. Joab na Abishaị nwanne ya nwoke achụrụzie Shiba nwa Bikraị gawa.
10 Ma anya Amesa adịghị ná mma agha Joab ji n’aka. Joab wee were ya maa ya n’afọ,+ eriri afọ ya awụpụtasịa n’ala. Ọ maghịzi ya ọzọ. Otu nke ahụ ọ mara ya gburu ya. Joab na Abishaị nwanne ya nwoke achụrụzie Shiba nwa Bikraị gawa.