-
2 Samuel 20:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ka ihe a na-eme, Amesa tọgbọ n’etiti okporo ụzọ na-atụrụ n’ọbara. Mgbe onye agha ahụ hụrụ na mmadụ niile na-akwụsị ma ha ruo ebe ahụ, o bupụrụ ya n’okporo ụzọ, buba ya n’ọhịa, kpuchiekwa ya ákwà.
-