2 Samuel 20:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Joab na ndị agha ya bịara* nọchibido Shiba n’Ebel-Bet-meaka. Ha ji ájá rụọ mgbidi nke gbara mgbidi obodo ahụ gburugburu. Ha rụrụ ya iji lụso obodo ahụ agha. Ndị niile ha na Joab so nọkwa na-egwu ala n’úkwù mgbidi obodo ahụ, ka ha kwatuo ya.
15 Joab na ndị agha ya bịara* nọchibido Shiba n’Ebel-Bet-meaka. Ha ji ájá rụọ mgbidi nke gbara mgbidi obodo ahụ gburugburu. Ha rụrụ ya iji lụso obodo ahụ agha. Ndị niile ha na Joab so nọkwa na-egwu ala n’úkwù mgbidi obodo ahụ, ka ha kwatuo ya.