-
2 Samuel 20:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Otu nwaanyị ma ihe si ná mgbidi obodo ahụ tie mkpu, sị: “Geenụ ntị, geenụ ntị! Biko, kpọọrọnụ m Joab. E nwere ihe m chọrọ ịgwa ya.”
-