-
2 Samuel 20:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Joab wee gakwuru ya, nwaanyị ahụ ajụọ ya, sị: “Ọ̀ bụ gị bụ Joab?” Ya asị: “Ọ bụ m.” Nwaanyị ahụ asị ya: “Gee ohu gị nwaanyị ntị.” Ya asị: “M na-ege ntị.”
-