2 Samuel 20:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M na-anọchite anya ndị na-eme udo na ndị na-erube isi n’Izrel. Ị na-achọ igbuchapụ ndị bi n’obodo nke dị ka nne n’Izrel. Gịnị mere ị ga-eji egbu* ndị Jehova?”+
19 M na-anọchite anya ndị na-eme udo na ndị na-erube isi n’Izrel. Ị na-achọ igbuchapụ ndị bi n’obodo nke dị ka nne n’Izrel. Gịnị mere ị ga-eji egbu* ndị Jehova?”+