2 Samuel 21:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Devid wee gakwuru ndị isi* Jebesh-gilied,+ ha achịnye ya ọkpụkpụ Sọl na ọkpụkpụ Jonatan nwa ya. Mgbe ndị Filistia gburu Sọl n’ugwu Gilboa, ọ bụ ndị Jebesh-gilied gara na nzuzo ebe ha kwụwara ha n’ámá obodo na Bet-shan, chịrị ọkpụkpụ ha.+
12 Devid wee gakwuru ndị isi* Jebesh-gilied,+ ha achịnye ya ọkpụkpụ Sọl na ọkpụkpụ Jonatan nwa ya. Mgbe ndị Filistia gburu Sọl n’ugwu Gilboa, ọ bụ ndị Jebesh-gilied gara na nzuzo ebe ha kwụwara ha n’ámá obodo na Bet-shan, chịrị ọkpụkpụ ha.+