2 Samuel 21:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha liri ọkpụkpụ Sọl na ọkpụkpụ Jonatan nwa ya na Zila, bụ́ ala Benjamin,+ ebe e liri Kish+ nna ya. Mgbe ha mechara ihe niile eze gwara ha mee, Chineke nabatara arịrịọ ha na-arịọ maka ndị Izrel.+
14 Ha liri ọkpụkpụ Sọl na ọkpụkpụ Jonatan nwa ya na Zila, bụ́ ala Benjamin,+ ebe e liri Kish+ nna ya. Mgbe ha mechara ihe niile eze gwara ha mee, Chineke nabatara arịrịọ ha na-arịọ maka ndị Izrel.+