2 Samuel 21:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị Filistia na ndị Izrel lụwakwara agha ọzọ.+ Devid na ndị na-ejere ya ozi gakwara lụso ndị Filistia agha, ma ike mechara gwụ Devid. 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:15 Ụlọ Nche,1/15/2013, p. 30-31
15 Ndị Filistia na ndị Izrel lụwakwara agha ọzọ.+ Devid na ndị na-ejere ya ozi gakwara lụso ndị Filistia agha, ma ike mechara gwụ Devid.