2 Samuel 21:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ozugbo ahụ, Abishaị+ nwa Zeruya bịara nyere ya aka,+ gbuo onye Filistia ahụ. N’oge ahụ, ndị Izrel gwara Devid,* sị: “Ị gaghịzi na-eso anyị aga agha.+ Anyị achọghị ka i menyụọ ọkụ Izrel.”*+ 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:17 Ụlọ Nche,1/15/2013, p. 30-31
17 Ozugbo ahụ, Abishaị+ nwa Zeruya bịara nyere ya aka,+ gbuo onye Filistia ahụ. N’oge ahụ, ndị Izrel gwara Devid,* sị: “Ị gaghịzi na-eso anyị aga agha.+ Anyị achọghị ka i menyụọ ọkụ Izrel.”*+