2 Samuel 21:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ihe a mechara, ndị Izrel na ndị Filistia lụrụ agha ọzọ+ na Gọb.* Ọ bụ mgbe ahụ ka Sibekaị+ onye Husha gburu Saf, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+
18 Mgbe ihe a mechara, ndị Izrel na ndị Filistia lụrụ agha ọzọ+ na Gọb.* Ọ bụ mgbe ahụ ka Sibekaị+ onye Husha gburu Saf, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+