2 Samuel 21:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ha lụkwara agha ọzọ na Gat. N’ebe ahụ, e nwere otu nwoke gbara ajọ dimkpa, nke nwere mkpịsị aka isii n’aka ya nke ọ bụla, nweekwa mkpịsị ụkwụ isii n’ụkwụ ya nke ọ bụla. Ha niile dị iri abụọ na anọ. Ọ bụkwa otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+
20 Ha lụkwara agha ọzọ na Gat. N’ebe ahụ, e nwere otu nwoke gbara ajọ dimkpa, nke nwere mkpịsị aka isii n’aka ya nke ọ bụla, nweekwa mkpịsị ụkwụ isii n’ụkwụ ya nke ọ bụla. Ha niile dị iri abụọ na anọ. Ọ bụkwa otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+