2 Samuel 21:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mmadụ anọ a bụ ụmụ ndị Refeyim bi na Gat. Devid na ndị na-ejere ya ozi gbukwara ha.+