2 Samuel 22:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M na-agbaba n’ime ya. Ọ bụ ọta m+ na mpi* nke na-azọpụta m.* Ọ bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m,+Ọ bụ ebe m na-agbaga ọsọ ndụ+ na onye nzọpụta m.+ Ọ na-anapụta m n’aka ndị tigbuo zọgbuo.
3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M na-agbaba n’ime ya. Ọ bụ ọta m+ na mpi* nke na-azọpụta m.* Ọ bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m,+Ọ bụ ebe m na-agbaga ọsọ ndụ+ na onye nzọpụta m.+ Ọ na-anapụta m n’aka ndị tigbuo zọgbuo.