2 Samuel 22:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ebili mmiri nke na-egbu mmadụ gbara m gburugburu.+ Ndị na-abaghị uru, bụ́ ndị yiri nnukwu idei mmiri, menyere m ụjọ.+
5 Ebili mmiri nke na-egbu mmadụ gbara m gburugburu.+ Ndị na-abaghị uru, bụ́ ndị yiri nnukwu idei mmiri, menyere m ụjọ.+