2 Samuel 22:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’oge m na-ata ahụhụ, m kpọrọ Jehova ka o nyere m aka.+ Chineke m ka m nọ na-akpọ ka o nyere m aka. Ọ nọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,Ọ nụkwara mkpu m na-eti ka o nyere m aka.+
7 N’oge m na-ata ahụhụ, m kpọrọ Jehova ka o nyere m aka.+ Chineke m ka m nọ na-akpọ ka o nyere m aka. Ọ nọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,Ọ nụkwara mkpu m na-eti ka o nyere m aka.+