2 Samuel 22:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Ị na-eme ihe ndị dị egwu iji zọpụta onye i mere eze.+ Ị na-egosi Devid, bụ́ onye i tere mmanụ,Na ụmụ* ya na ị hụrụ ha n’anya ruo mgbe ebighị ebi.”+
51 Ị na-eme ihe ndị dị egwu iji zọpụta onye i mere eze.+ Ị na-egosi Devid, bụ́ onye i tere mmanụ,Na ụmụ* ya na ị hụrụ ha n’anya ruo mgbe ebighị ebi.”+