2 Samuel 23:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ihe ndị a bụ okwu ikpeazụ Devid kwuru:+ “Ihe Devid nwa Jesi+ kwuru,Ihe nwoke Chineke buliri elu kwuru.+ Ọ bụ onye Chineke Jekọb tere mmanụ+ Nakwa onye na-abụrụ ndị Izrel abụ dị ụtọ.+
23 Ihe ndị a bụ okwu ikpeazụ Devid kwuru:+ “Ihe Devid nwa Jesi+ kwuru,Ihe nwoke Chineke buliri elu kwuru.+ Ọ bụ onye Chineke Jekọb tere mmanụ+ Nakwa onye na-abụrụ ndị Izrel abụ dị ụtọ.+