2 Samuel 23:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye na-esote ya bụ Elieza+ nwa Dodo,+ nwa Ahohaị. Mgbe ndị Filistia bịara ịlụso ndị Izrel agha, o so ná ndị dike atọ ha na Devid so gaa cheere ndị Filistia aka mgba. Mgbe ndị Izrel ndị ọzọ gbara ọsọ,
9 Onye na-esote ya bụ Elieza+ nwa Dodo,+ nwa Ahohaị. Mgbe ndị Filistia bịara ịlụso ndị Izrel agha, o so ná ndị dike atọ ha na Devid so gaa cheere ndị Filistia aka mgba. Mgbe ndị Izrel ndị ọzọ gbara ọsọ,