2 Samuel 23:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 yanwa kwụụrụ, na-egbu ndị Filistia ruo mgbe aka fụwara ya ụfụ. O nweghịzi ike ijidesi mma agha ya ike.+ Otú a ka Jehova si mee ka ha merie* n’ụbọchị ahụ.+ Ndị Izrel so Elieza laghachikwara gaa yipụwe ndị o gburu ihe ha yi.
10 yanwa kwụụrụ, na-egbu ndị Filistia ruo mgbe aka fụwara ya ụfụ. O nweghịzi ike ijidesi mma agha ya ike.+ Otú a ka Jehova si mee ka ha merie* n’ụbọchị ahụ.+ Ndị Izrel so Elieza laghachikwara gaa yipụwe ndị o gburu ihe ha yi.